Ịgba Magezi
Hlekane Paulinah Baloyi
Nceba Bhengu

Magezi malitere ịkụ ịgbà ojii na ọcha ya.

1

Ụmụaka gbakọtara ya gburugburu.

Ha na-abụ abụ ka ịgba n'eti.

2

Ha na-abụ abụ a, "Ònye ka Masingita lụrụ? Ọ lụrụ otu onye n'ime anyị."

3

Ụmụ nwaanyị na-agba egwu gburugburu dị ka ha nuru ụda ịgba.

4

Umu nwoke na-atụgharị n'ala na usoro mgbago na mgbada.

5

Mudungwazi na-atụgharị anya ya ma na-agba egwú ya na-atọ ọchị.

6

Ndị okenye na-afụ opi ma na-efegharị isi dịka ịgba si ada.

7

Ndị agadi nwaanyị na-efe ukwu.
Onye ọ bụla na-enwe ọṅụ ma Magezi n'eti ịgba

8
You are free to download, copy, translate or adapt this story and use the illustrations as long as you attribute in the following way:
Ịgba Magezi
Author - Hlekane Paulinah Baloyi
Translation - Merit Ibekeme
Illustration - Nceba Bhengu
Language - English
Level - First words