Aguiyi na Nkịta
Candiru Enzikuru Mary
Rob Owen

Otu ụbochị, Nkịta hụrụ akwa n'ime osimiri

1

Nkịta tinyere akwa iri ahụ n'ime akpa ya.

2

Nkịta lekọtara akwa ndị ahụ ma kpuo ha.

3

Aguiyi ajụọ Nkịta, "Ị hụrụ ụmụ akwa m?"

4

Aguiyi jụrụ ụmụ anụmanụ n'ile maka akwa ya.

5

Obere oge, akwa ndị ahụ ebido mepee otu na otu.

6

Nkịta enweghị ike inye ụmu aguiyi ndị ahụ nri zuru ha.

7

Otu ụbọchi, Aguiyi nụrụ akwa agụụ afo nke ụmụ aguiyi!

8

Aguiyi bara n'ime, were ọdụ ya pịa Nkịta.

9

Aguiyi chụrụ Nkịta ahụ ọsọ n'okporo ụzọ.

10

Nkịta kwụsịrị ma sị Aguiyi, "Ndo, gbaghara m!"

11

Aguiyi gbaghara ya ma ga kpọrọ ụmụ ya, gwuru mmiri gawa..

12
You are free to download, copy, translate or adapt this story and use the illustrations as long as you attribute in the following way:
Aguiyi na Nkịta
Author - Candiru Enzikuru Mary
Translation - Azubine Chiamaka
Illustration - Rob Owen
Language - English
Level - First words