Pusi m na ezo-ezo
Ingrid Schechter
Bronwen Heath

Ebee ka pusi m nọ?

Ahubeghi m pusi m.

Enweghi ebe ọbụla m nwere ike ihu pusi m.

1

Ebee ka pusi m nọ?

Ọ nọ n'okpuru akwa?

Mba, osi n'ime ụlọ agbapụta.

2

Ebee ka pusi m nọ?

Ọ nọ n'elu kọbọd?

Mba, Ọnọ n'okwuru shelfu?

3

Ebee ka pusi m nọ?

Ọnọ n'azu oche?

Mba, ọ nọ na-mbara ezi.

4

Ebee ka pusi m nọ?

Ọ nọ n'akụkụ ebe ana-etinye ihe rụrụ uṅyi?

Mba, osi na mpio ụlọ amapụ.

5

Ebee ka pusi m nọ?

Ọ nọ n'ime nkata?

Mba, Ọ nọ n'ime igbe.

6

Ebee ka pusi m nọ?

Ọ nọ n'azụ ụlọ?

Mba, Ọ nọ n'azụ akwa mgbochi.

7

Ebee ka pusi m nọ?

Ebea ka Ọ nọ.

Ọ zoro n'ime kọbọd a!

8
You are free to download, copy, translate or adapt this story and use the illustrations as long as you attribute in the following way:
Pusi m na ezo-ezo
Author - Ingrid Schechter
Translation - Chinwe Oranye, Eberechi Ejuh, Merit Ibekeme
Illustration - Bronwen Heath, Ingrid Schechter
Language - Igbo
Level - First sentences