

Fati bụ obere nwa na agba ọsọ ka ikụkụ.
Ǫna achᴉ ọchi mgbenile, na agbalisike ᴉme ihe agwara ya mee.
Taa bụ ụbochᴉ egwuriegwu n' ụlọ akwụkwọ.
Fati gbara bọọlụ gbakwa ọsọ n'uzọ atọ di iche iche.
Ka agbasara akwukwọ,ya na ezigbo ọọyi ya
Hawa wee naba.
Hawa si ya,
Fati,ina agbasi ọsọ ike.
Fati natara n'ulọ hu nne ya ka ọna akwadebe nri, ọsi ya mgbede ọma nne.
Nne fati wee zaghachi si mgbede
ọma, kedu ka imere.
Fati siri, anyi nwere ụbọchi egwuri egwu n' ulọ akwukwọ taa.
Agbaram nnukwu ọsọ.
Ahu n'ekpom ọku, ike gwurum, agu na agusim ike.
Nne chiri ọchi,wee si, nwam Fati, amuru
gi n’ ụkwụ di nfe!
Nri abali ga eghe ọsisọọ mga
esriri gi ofe ọkrọ.
Nne tinyere mmanụ
nri na nnukwu ite sinye
ya n’ọkụ.
Ka mmanu ahu
di ọkụ, otinye yabasi na garlic, sie ya. Otinyekwa
ose,tomato na mmiri.
N’ikpazu, otinye nkpụrụ
anụụụ ehi isii esiri.
"Nne wee si, Fati biko
nyerem aka kpagharia ofea.
Fati wee si,” oo”
nne.
Fati kpaghriri ofe
ahu otu ugbo.
O wee si, “ofee a n’ekpo ikpo
ọma.”
Fati kpaghariri ofe
ahu ugbo abua.
Owee si, “ofee a n’ekpo ikpo
ọma nke ukwu.”
Fati wee tughariaa ofe
ugbo atọọ
O si, “ofe aa kporo
ikpo ọma.”
Nne ya adighi ele anya.
Ǫna eberii akwukwọ
nri.
Fati were otu anu n' ite ofe taa
O si, "Mmm."
Ozo, Fati lere
nne ya anya.
Nne ya eleghi ya anya. Ona
eberi akwa maka ofe.
Once more, Fati
looked at her mother.
Her mother was not looking her way. She was cutting green okro
for the soup.
Fati very quickly took a third piece of meat from the pot and ate
that too.
"Mmm. Mmm. Mmm!" said Fati.
Mother came to the fire with the green leaves,
eggs and okro.
Fati was still holding the big wooden spoon.
19
20
21
22

