

Na mgbe gara aga, ụmụ anụmanụ enweghị ụkwụ.
Ha nile na-akpụ akpụ n'ala.
Nanị ụmụ mmadụ nwere ụkwụ Chiokike nyere ha.
Otu ụbá»chị, Chiokike ekpebie inye ụmụ anụmanụ nile ụkwụ. Ọ chá»rá» ka ụmụ anụmanụ nile na-aga ije. O wee gwa ha maka ya.
Obi tá»rỠụmụ anụmanụ ụtá». Ọmasịrị ha inwe ụkwụ ha ga-eji gaa ije ma gbakwaa á»sá». Ha wee bụỠabụ gbakwaa egwu.
Ụmụ anụmanụ sịrị na Ỡrara ahụ ikpụakpụ n'ala. Ha na-enwe ihe mgbu n'ahụ ha.
Mgbe ụbá»chị ahu ruru, á»tụtụ ụmụ anụmanụ kpụụru-akpụ garuo n'ụlá» Chiokike. Jirafụ, á»dụm, enyi, ewii, aguiyi na ụmụ nnụnụ wee ná»rá» n'ahịrị.
Anụmanụ á»bụla natara ụkwụ aná». Nnụnụ á»bụla natara ụkwụ abụá».
Ụmụ anụmanụ gbanwere mgbe ha nwetara ụkwụ. Ụfá»dụ tegharịrị egwu á»Åˆá»¥. Ndị á»zá» dara n'ala.
Ha wee gaa gosi ndị mmadụ. Ụmụ anụmanụ wee sị, "Anyi apụkwaghị ịkpụ-akpụ á»zá»."
Anụmanụ nk'ikpeazụ n'ahịri bụ Arịrị. Chiokike wee jụỠya sị, "Onwere onye na-esote gị n'azụ?" Arịrị zara sị ya,"Mba, abụ m onye ikpeazụ."
Chiokike wee chee echiche, "Ọ bụ ya bụ onye ikpeazụ. Gịnị ka m ga-eji ụkwụ ndịa fodụrụ eme?"
Chiokike wee nye Arịrị ụkwụ nile fá»dụrụnụ.
Obi wee tá»á» Arịrị ụtá» nke ukwuu. O wee sị, "Aga m na-aga ije á»sịsá» karịa ndị á»zá»."
Mgbe Arịrị lara, AgwỠwee bịa n'ụlỠChiokike. O wee sị Chiokike, "Biko, nyetụ m ụkwụ olemole."
Chiokike wee sị ya, "Enyepuchaala m ụkwụ nịle. Oleekwanu ebe ị n�"
AgwỠwee zaa sị, "Ehifere m ụra oke."
Chiokike wee sị Agwá», "Ndo. Ọdịghịkwa ụkwụ fodụrunụ." Agwá» wee kpụrụkwa akpụrụ laa n'ụlá» ya n'enweghị ụkwụ.
Site n'ụbá»chị ahụ, Agwá» anaghị ehikwa oke ụra. Ọ na-eche ka á» bụrụ onye mbụ n'ahịrị maka ịnata ụkwụ.

